ihu abụọ
ihu abụọ
Nkọwa
dezieNkea bụ ọnọdụ mmadụ ikwu maọbụ kwenyere otu ihe ma na-eme ihe ọzọ. Ejikwa ya akọwa mma nwere akụkụ abụọ dị nkọ.
Nkejiasụsụ
dezieaha
Ọmụmaatụ
dezie- Agwa Emeka kpara gosipụtara na ọ bụ onye ihu abụọ.
- mma ahụ nwere ihu abụọ
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezie- ịru abụọ
- ịvu abụọ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
deziehypocrisy hypocrite two-edged_sword