nkọwa dezie

Nkenye ndị Igbo ebe mmadụ ga-ahapụ ụdịdị ya ma ghọọ anụ ọhịa ọbụla masịrị ya. O mechaa ihe ọ chọrọ ime dị ka anụ ọhịa, ọ lọghachikwa n'ụdị mmadụ.

nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

ọmụmaatụ dezie

Nwoke ahụ na-ehi anụ kwa izu.

mkpọpụta dezie

olumba dezie

Ịghọ anụ

ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie