ihe n'akpụ akpụ
Nkọwa dezie
anụ ọ bụla nọ na ezinụlọ nke Reptilia, na-eku ikuku ume nke nwèríke ime njikọta n'ime onwe ya, na eto ọfụma n'ime akpa nwa, ma nwe kwa akpịrịkpa nke dochiri elu ahụ ya
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
Enwere ụdị ihe na akpụ akpụ dị iche iche
Agwọ na agụ iyi so kwa na ihe na akpụ akpụ