ihe mmepe anya
Ihe mmepe anya
Nkọwa
dezieNke a n'akọwa ihe n'eme ka anya mmadụ mepee gbasara ihe,ọ bụ mgbe mmadụ nwetara mkpọlata mmụọ ngwa ngwa ma ọ bụ nghọta tụmadi ebe ihe gbara ya gharịị dị ma mee ka ihe gbagwojuru anya doo anya.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatụ
dezie- Enwerem ihe mmepe anya gbasara ọnwụ na ndụ mgbe m gara leta ọba ozu.
- Ihe meperem anya ebe nwoke ahụ nọ bụ nwa odibo ya.
Mkpọpụta
dezie