ihe mberede ihu igwe
Nkọwa
dezieNke a bụ ọnọdụ ọjọọ nke mgbanwe Ihu Igwe mmadụ kpatara na ama aka n'ihu ịnye mmekpa ahụ na gburugburu ebe obibi nke na agaghị enwe mmekwata.
- Nkea bụ mpụtara ìhè nke omume mmadụ nke metụtara ihu Igwe nke ọghọm ọ ga ebute na gburugburu ebe obibi agaghị enwe mmekwata.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieMberede ihu igwe dị mma ka egbochie ya tupu ọbịa.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezie
Gukwuo na Wikipedia Bekee