ihe mberede

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ihe na adịghị nma nke mmadụ atụghị anya ya ma ọbụ n'amaghị ama nke n'ebute mmerụ ahụ ma ọbụ mmebi

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ihe mberede okporo ụzọ bụ otu n'ime ihe kacha ebute ọnwụ ndị mmadụ na Naijiria

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ihe ndakwasị ọjọọ (Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Beeke

dezie

Accident Accident

Italian

dezie

Accidente Accidente