iguzosi ike
Nkọwa dezie
- inye ma ọ bụ igosi nkwado ma ọ bụ iguzosi ike n'ihe nye mmadụ ma ọ bụ ụlọ ọrụ
- enweghị mgbanwe na nkwado ma ọ bụ na nkwenye na ụkpụrụ mmadụ ma ọ bụ nzukọ
Nkejiasụsụ dezie
Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Iguzosi ike n'ihe bụ omume ọma
- Mụta iguzosi ike n'ihe nye ndị enyi gị
- Kụziere ụmụaka ka ha mụta iguzosi ike n'ihe