igkwatu osisi
Ihe dị n'ime
dezieNKỌWA
dezieNke a pụtara ikpochapụ oké / nnukwu ọhịa maọbụ ị gbupu osisi rinne ka e wee nwee ohere maka iko ụgbọ maọbụ izu ụmụ anụmanụ.
Igbupusi osisi na ebute ịchụpụ ụmụ anụmanụ na ebe obibi ha, Ọ na- ekpochapụkwa osisi dị iche-iche , ma na meekwa ka ihu igwe gbanwee.
I gbupusi osisi na eme ka oké ikuku mebie ihe ma na ebutekwa mbize.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatu
dezieI gbupusi osisi adịghị mma
Mkpoputa
dezieOlumba
dezieI gbutu osisi na ebe ọ dị ukwuu
I kpocha oké ọhịa
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
dezieBekee