igbukpọsị osisi
igbukpọsị osisi
Nkọwa
dezieIgbukpọsị osisi bu mkpochapu oke ọhịa ma ọ bu nkwụ osisi dị n'ala nke na-agba nwezi wee bụrụ nke na-abughi oke ọhịa.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- igbukpọsị osisi na-emebi nnukwu mpaghara nke mmiri ozuzo ọhia.
- igbukpọsị osisi na-ebute idei mmiri na ụkọ mmiri ozuzo.