igbe
Igbe
Nkọwa
dezieNke a bụ ihe dịka akpa nke nwere akụkụ anọ na okpuru mechiri emechi ma gbasaa agbasa eji etinye ihe na akụrụngwa di ịche iche enwere ike iji osisi ma ọ bụ akwụkwọ siri ike mee ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieO tinyere akụrụngwa ọrụ ya n'ime ịgbe ya
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieAkpati
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieBox Box
German
dezieDer Kasten der Kasten