Nkọwa dezie

  • kpochapu ma ọ bụ wepu ihe idere ma ọ bụ akara.
  • iwepu akara gbara ọchịchịrị ma ọ bụ ntụpọ, nke a na-eji ink, agba, ma ọ bụ unyi eme.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmumaatụ dezie

  • Achọrọ m ichichapụ ntụpọ ahụ
  • Ọ bụ eziokwu na ịnwere ike iji kerosin na-ehichapụ ntụpọ na uwe?
  • Onye ka ọ bụ ọrụ ya ichicha unyi dị na ala?

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

erase