Nkọwa

dezie

Icheku bụ otu n'ime mkpụrụosisi ojii na-ami n'ọhia. Ana ewepụ azu ya na adi ojii tupu a racha ya.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

ọmụmaatụ

dezie

Icheku nke a di ụtọ nke ukwuu.

Olumba

dezie

ucheku

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Dialium_guineense