iche iche

Nkọwa

dezie

Nke a bụ mkpụrụokwu nke n'akọwa ihe n'enweghi myiri.ọ n'akowa ndiiche ihe ma ọ bụ ime ihe n'ụzọ n'enweghi myiri.

Nkejiasusu

dezie

Nkwuwa

Ọmụmatụ

dezie
  1. Enwere ụzọ dị iche iche esị achụ ego.
  2. Mba dị iche iche nwere omenala ha

Mkpọpụta

dezie
iche iche


Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

differently different

ategory:wt:ig