Nkọwa

dezie

Okwu pụtara mee ka ihe hee (nkekanke nri, anụ) site n'idowe ya n'ọkụ ruo ogologo oge na oven ma ọ bụ n'elu ọkụ.

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Hụọ ji a tupu m bata

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Rụọ (steeti Anambra)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

roast