Nkọwa dezie

Ọ bụ otu n'ime mkpụrụedemede enwere n'asụsụ Igbo. Ọ bụ mkpụrụedemede nke iri a ga-enweta ma agụchaa 'gh'. O so na mgbochiume ndị enwere n'asụsụ Igbo. Kpọmkwem, ọ bụ mgbochiume mkpị.

Nkejiasụsụ dezie

Aha (mgbochiume)

Ọmụmaatụ dezie

Agwala m gị ọtụtụ mgbe ka ị tụọ egwú Chineke

Mkpọpụta dezie

Gw



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ dezie

Bekee dezie

[1]