geentị

Nkọwa dezie

itinye uchu n'ihe mmadụ na-ekwu maọbụ ihe na-eme na gburugburu gị bụ nke ị naanụ na ntị

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

geentị n'ihe onye nkuzi na-akuzi

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

listen