gee ntị

Nkọwa dezie

gee ntị bu itinye uchu ma-nụta na ntị ihe mmadụ na-ekwu maọbụ ihe na-eme na gburugburu gị.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

  1. gee ntị n'ihe onye nkuzi na-akuzi.
  2. gee ntị na-enye aka na nghọta.

Mkpọpụta dezie

pronunciation of gee nti




Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

listen