• =Nkọwa=*
  1. gbochie bụ ịkwụsị ihe chọrọ ime ka ọ hara ime.

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

ọ ka mma mmadụ gbochie ihe ọbụla ga-eme ka o bute ọrịa ndi a jutara n'ụwa.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

gbanarịa

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

[https://en.m.wiktionary.org/wiki/prevent prevent