Nkọwa dezie

  • Nke a bụ igbaji ihe n'ibe n'ibe maka nghọta
  • Odịda maọbụ nmebi ihe dika igwe maọbụ mmekọrịta mmadụ n'ibe ya

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ dezie

  • Otu ihe n'ụgbọ ala anyị mebiri ma gbarie
  • Biko gbarie ihe ị na-ekwu ka m nwee ike ịghọta gị nke ọma

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

breakdown