fụọ ọnụ
fụọ ọnụ
Nkọwa dezie
- fụọ ọnụ bụ ọnụdụ mmadụ na-eji ọnụ wepụta ikuku iji mee ihe dị ọkụ jụọ oyi.
- ọnọdụ iji ikuku si n'ọnụ mmadụ wee mee ka ọkụ nwuo maọbụ nyụọ.
Nkejịasụsụ dezie
ngwaa
Ọmụmaatụ dezie
- fụọ nrị ahụ ọnụ ka ọ jụọ ọyị.
- fụnyụọ ọkụ ahụ
- fụọ ọkụ dị n'ekwu ọnụ ka onwuo
Mkpọpụta dezie