ezumike nká
Nkọwa
dezie- Oge nke ndụ mgbe mmadụ hapụziri ịrụ ọrụ na gọọmentị ma ọ bụ òtù ọrụ ndị ọzọ.
- Mmadụ iwepu onwe ya n'ọkwa ma ọ bụ akaọrụ ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Ọ rụrụ ọrụ afọ iri atọ na ise wee ruo iga ezumike nká.
- Enwere m olileanya na ị nwere atụmatụ maka ezumike nká