Nkọwa dezie

  • ụkọ ma ọ bụ enweghị ihe dị mkpa, ma ọ bụ ezughị ezu nke njirimara ma ọ bụ ihe eji akọwapụta
  • enweghị ihe dị mkpa iji mezuo otu ụkpụrụ ma ọ bụ ọkwa dị mma

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Onye nkuzi ohuru na-egosi erughi eru na mgbakọ na mwepu.
  • ọrịa ụfọdụ na-esite na erughị eru na nri a n'eri

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

deficient