Eriri

Nkowa

dezie
  • Eriri bụ aha a na-akpọ ihe toro ogologo a na eji ekekọta ihe, dika osisi.
  • A na eji ihe di iche iche emepụta ya, dika igu nkwụ maọbụ rọba.

 

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Nye mụ eriri ahụ ka mụ kekọta osisi ndi a.
  2. Achọrọ mụ izụ eriri m ga eji na agbasa ákwà
  3. Achọrọ mụ eriri eji Igụ nkwụ mee.

Mkpọpụta

dezie
Eriri




Olumba

dezie

Ụdọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Rope