Eprel

Nkọwa dezie

Eprel bụ ọnwa nke anọ na afọ na kalenda Gregorian, na nke ise na mbido Julian na-eso Maachị, na ụbọchị nke mbụ n'ime ọnwa anọ nwere ogologo ụbọchị iri ato, na nke abụọ n'ime ọnwa ise nwere ogologo nke na-erughị ụbọchị iri atọ na otu.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

N'eprel anyị nwere ọtụtụ ihe omume n'ụlọ akwụkwọ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

April