enyemaka ndi mmadu
Nkọwa
dezieInyeaka mmadụ bụ enyemaka ana enye mmadụ ndị chọrọ enyemaka. Ọ na Abụkarị enyemaka obere oge ruo mgbe enyemaka ogologo oge ga-esi n'aka gọọmenti na ụlọ ọrụ ndị ọzọ bịa. Ndị agụnyere na ndị chọrọ enyemaka bụ ndị enweghị ụlọ, ndị gbara ọsọ ndụ na ndị ihe ike nke Mgbanwe ihu igwe dakwasirị, ndị agha dakwasirị na obodo ụnwụ dị.
- Isi Ihe eji mara enyemaka mmadụ bụ izọta ndụ, ibelata ahụhụ na ikwanyere mmadụ ùgwù.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieEnyemaka mmadụ n'eme ka azọta ndụ.
Mkpọpụta
dezie