enweghi nchekwube

Nkọwa dezie

  • ọchịchọ ịhụ ihe kachasị njọ n'ihe niile ma ọ bụ ikwere na nke kachasị njọ ga-eme
  • nkwenye na ụwa a jọrọ njọ dịka ọ nwere ike ịjọ ma ọ bụ na ihe ọjọọ ga-emeri ihe ọma oge niile

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Inwe enweghị nchekwube nwere ike ime ka mmadụ ghara inwe obi ụtọ
  • enweghi nchekwube ọ bụ nmehie ebe ọ bụ na Chineke mesiri anyị obi ike banyere ịhunanya ya?

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Pessimism