enweghị ike
Nkọwa dezie
- enweghị ike ime ihe ọfụma ka esị atụ anya ma ọ bụ otu ọkwesịrị
- enweghị ikike, nkà, ma ọ bụ ihe ọmụma achọrọ iji rụọ ọrụ ma ọ bụ rụọ ọrụ ọfụma ma ọ bụ mee ihe na usoro afọ ojuju:
Nkejiasụsụ dezie
Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ dezie
- A na-ekwu na onye isi ahụ enweghị ike na egosi kwa na ọnweghị isi
- Ndị ụlọ akwụkwọ ahụ siri na onye nkụzi ahụ enweghị ike ikuzi ụmụaka
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Amaghị ọrụ