elekere mgbanaka
Nkọwa
dezieObere mgbanaka nwere ihe na agụ oge a na eji eriri akpụkpọ anụ ma ọ bụ igwe ma ọ bụ ihe dị iche iche ekedo na aka nke na egosi elekere na nkeji kwa ụbọchị. Ezubere ya iji mee ka ọ na-egosi oge ma-na aga n'ihu n'agbanyeghị mmegharị ahụ mmadu.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Biko, zụtara m ezigbo elekere mgbanaka na abụghị nke adịgboroja.
- Eji ọla edo chọọ elekere mgbanaka m mma.
Mkpọpụta
dezie