ekwe nti

Nkọwa dezie

 
I rüwa ekwentị (nkeji)

Ekwenti bụ igwe okwu ana ebu n'aka eji akpọ mmadụ maọbụ aza onye kpọrọ gị.Eji kwa ya esisa ozi dị iche iche maọbụ egosi eserese foto dị iche iche.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Anyi nwere ekwenti

Ekwentị kpọtere m n'agbanyeghị na ọ naghị ada ụda nke ukwuu.

Mkpọpụta dezie

LL-Q33578 (ibo)-Samstringz-ekwentị wav


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

 
Ekwentí

phone