Nkọwa dezie

 
I rüwa ego nkwado (nkeji)

Ego nke gọọmenti ma ọbu ndi ọzọ na enye iji kwado ọrụ ma ọ bụ maka nkwado otu ebumnuche.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Enwetara m ego nkwado maka ọrụ m.
  • Usoro inweta ego nkwado anaghị adị mfe.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Grant