egbe igwe

Nkọwa dezie

Mkpọtụ elu igwe na-ema mgbe oke mmiri na-ezo maọbụ chọrọ izo.

Egbe igwe


Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Egbe igwe na-agba mgbe anyi chọrọ iga ụlọ akwụkwọ.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Agbalaka bụ aha ndi Ezeagụ n'Enugwu Steeti n' akpọ mpkọtụ nke n' eme n' eligwe ganye oge ọbụla oke mmiri n' ezo.

Ntụgharị n'asụsụụ ọzọ dezie

Bekee dezie

fingers