Efere



Nkọwa dezie

  1. Efere bụ ihe eji etinye ihe oriri. Efere nwere ike saa-asa ma ọ bụ mie-emie. Efere na-abia na ụdi di ichiche, dika efere nkụwa, rọba maọbụ alụminum.
 
Efere

Nkejịasųsų dezie

Aha

Ǫmụmaatụ dezie

  1. Tiyerem anụ n' efere
  2. Efere nri m juru eju

Mkpọpụta dezie

efere





Olumba dezie

Afele, Ewhele

Ntụgharị n'asųsų ọzọ dezie

Bekee dezie

plate