echichi
Nkọwa
dezieOmume nke ikpunye mmadụ okpueze maọbụ ịnye ya aha nkwanye-ugwu ọzọ, n'ihụ ọha mmadụ maọbụ n'ihu mmadụ ole ma ole, nke a ga-eji mara ya, na-akpọkwa ya ma na-akwanyere ya ùgwù pụrụ iche n'ebe ọbụla ọ gàrà.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatu
dezieNdị Igbo na-echi echichi ndị nze na ọzọ
Mkpopụta
dezie
Olumba
dezieEshishi (Akụkụ Steeti Delta ụfọdụ)