Ebe echedoro echedo

Nkọwa dezie

Ogige echedoro bụ Ogige ndị agba Chiri n'ihi ngọzi ihe okike nke ebe obibi, omenala ha nwere na uru ha nwere. Enwere ọtụtụ ogige echedoro echedo nke nwere ogo nchekwa dị iche iche site na Mba ruo n'ụdị ebe nke nwere ike ịbụ Osisi timba, Mmiri, oke ọhịa dgz. Ana echedo Ogige ndị a iji mara ogo ụtọ na mmepụtara si na ya.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Echedoro ogige anụmanụ ka ọ bụrụ nke ihe nlereanya.

Mkpọpụta dezie

Ebe echedoro


Olumba dezie

Ebe eweputara iche

Ịgba ogige

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Protected_area