dokwaa

Nkọwa dezie

Nke a pụtara idobe ihe nke ọma ka ọ ghara imebi ma ọ bụ laa n'iyi

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

  1. A gwara m Chinenye ka o dokwaa ego ahụ nke ọma ka ọ ghara ifu efu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Keep safe