dinta
Dinta
Nkọwa dezie
- Dinta bụ aha aka orụ eji mara onye na-achụta ma gbuo anụmanụ n'ime ọhia maka oriri maọbụ ire ha wee kpata ego.
- Dinta bụ kwa aka ọrụ.
- Dinta na-eji egbe,Nkịta, maọbụ ónyà achụ nta
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Dinta bụ aha a na-akpọ onye aka ọrụ ya bụ ichụ nta.
- Papa Ada bụ Dinta
- Dinta siri ọnya n'oke ala mụ.
Mkpọpụta dezie