dibia bekee na-awa ahụ

dibia bekee na-awa ahụ ebe ha na-arụ ọrụ

Nkọwa dezie

  • dibia bekee nke azụrụazụ ma nye ikikere maka iwepụ anụ ahụ ma ọ bụ akụkụ ahụ́ na-arịa ọrịa, mezie sistemụ ahụ, ma ọ bụ dochie akụkụ ahụ ndị ọrịa
  • dọkịta bụ ọkachamara na nyocha na ịgwọ ọnọdụ ndị nwere ike ịchọ ịwa ahụ, ma ọ bụ gbanwee ahụ mmadụ

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Nwa m nwoke bụ dọkịta na-awa ahụ nke ụmụaka
  • Ọ gara ụlọ ọgwụ maka afọ mgbu ewee nyefe ya n'aka dọkịta na-awa ahụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Surgeon