dibia bekee na-awa ọkpụkpụ
Nkọwa
dezieOnye gụrụ akwụkwọ ma nwe ikikere maka mgbochi, nyocha, na ịgwọ ọrịa nke ọkpụkpụ, nkwonkwo, akwara na njikọta ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Mgbe ị nwere nsogbu ikpere biko hụ dibia bekee na-awa ọkpụkpụdọkịta kama ihụ nke na agwọ ọrịa n'ozuzu
- Ọ na-ewe ihe karịrị afọ iri iji bụrụ dibia bekee na-awa ọkpụkpụ