dibia bekee ọrịa anụmanụ

dibia bekee ọrịa anụmanụ

Nkọwa dezie

onye ruru eru ịgwọ ọrịa anụmanụ ma ọ bụ mmerụọ ahụ anụmanụ

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • ikwesịrị ịhụ dibia bekee ọrịa anụmanụ maka ọkụkọ gị na-anwụ anwụ
  • Nkita ahụ gbajiri ukwu ya biko jee na nke dibia bekee ọrịa anụmanụ ka odozie ya

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Veterinary surgeon