dibia bekee ọrịa ụmụaka

Eserese maka dibia bekee ọrịa ụmụaka nke ndị India

Nkọwa

dezie

dọkịta ọkachamara na-ahụ maka ụmụaka na ọrịa ha

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  • Ọ ka mma ka ị kpọgara nwatakịrị ahụ ga na nke dibia bekee ọrịa ụmụaka
  • ụlọ ọgwụ ahụ bụ nke dibia bekee bụ ọkachamara n'ọrịa ụmụaka

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

dọkịta ụmụaka

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Peditrician