dọkara-adọka
Nkọwa dezie
- ihe adọwara adọwa site na isi akụkụ ya n'ọtụtụ ebe, dị ka uwe ma ọ bụ ọkọlọtọ
- akwa, akwụkwọ, ma ọ bụ ihe ndị ọzọ na-adọ adọ eberi eberi
Nkejiasụsụ dezie
Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Uwe ya dọkara adọka
- Onye arịrịọ ha yi uwe dọkara adọka
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
ndọwa adọwa
ndọrisi