dịpụrụ adịpụ

Nkọwa dezie

  • (nke mmadụ, otu, ma ọ bụ echiche) ihe a na-emeso dị ka ihe na-enweghị isi ma ọ bụ a na akpazuga n'akụkụ.
  • ime mmadụ ma ọ bụ ihe ka ọlaghachi n'ọnọdụ dị ka ihe na-adịghị mkpa ma ọ bụ enweghị ike n'ime obodo ma ọ bụ otu

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmumaatụ dezie

  • Ha na eme ka ndị ndịpụrụ adịpụ
  • Ime mmadụ ka onye dịpụrụ adịpụ adighi mma

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

marginalize