Nkọwa dezie

  • ikpachara anya ka ị ghara ịkpata nsogbu ma ọ bụ merụọ ndị ọzọ ahụ ma ọ bụ mee ha ihe nwute
  • iji nlezianya na-eche echiche nke na-ewekarị oge

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Mgbe ịtụle okwu ahụ, ma chebara ya echiche, ekpebiri m ka'm ịghara ịla.
  • o kwuru na ọ hapụrụ onye ahụ eboro ebubo ka ọ gara mgbe ọ tụlesịrị ma chebara okwu ahụ echiche

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

ịtụle

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

consideration