bipụta

Nkọwa

dezie

bipụta bu iji igwe eji ebi akwụkwọ wee bipụta ihe e edere ede

Nkejiasụsụ

dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

biko bipụta mgbe e dere akwụkwọ a

Mkpọpụta

dezie
biputa




Olumba

dezie

Ntụghari n' asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

print