Banye

Nkọwa dezie

Nke a bụ mkpụrụokwu n'egosi ịga n'ime ebe ma ọbụ ihe

Nkejiasụsụ dezie

Ngwa

Ọmụmaatụ dezie

  1. Nne ya gwara ya ka ọ banye n'ime ụlọ.
  2. Bịa ka anyị banye ụgbọ mmiri.
  1. onye banye m banye

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

  • Baị Abia/Enugu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

French dezie

Spanish dezie

Tiyap dezie