azụmahịa anụ ọhịa
Nkọwa dezie
Nke n'akọwa ngwa Ahia ndị ewepụtara n'ahụ anụ ọhịa ma osisi ọhịa nke ewepụtara na gburugburu ebe ha nọ ma ọ bụ ebe azụrụ ha. Nke a nwere ike ịgụnye Orure nke dị ndụ ma ọ bụ nke nwụrụ anwụ, ọkpụkpọ ha, akpụkpọ ahụ ma ọ bụ anụ ha na ngwa ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Azụmahịa anụ ọhịa n'enye ego.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Ịtụmgbere anụ ohia