azụ

azụ
Azu
Azu
Azụ amịrịamị

Nkọwa dezie

Azụ bụ anụmanụ na-ebi n'ime mmiri nwere obere nku ọ na-eji egwu mmiri. Ọ dịkwa mma oriri ma esie, mia ya n'ọkụ maọbụ ghe ya egheé.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ọ n'egwu mmiri dịka azụ

Mkpọpụta dezie

Azụ



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

fish

French dezie

poisson

Awụsa dezie

kifi

Yorụba dezie

eja