atughi egwu
Nkọwa
dezie- inwe obi ike na-enweghị ihe egwu dị, a dịghị eme nkuja
- adịghị atụ egwu ihe ga-esi na ihe pụta
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa Aha
Ọmụmaatụ
dezieotú o si zute ndị ohi ahụ gosiri na ọ bụ nwoke na-anaghị atụ egwu
enweghị atụ bụ omume ọma mana kpachara anya ma mara mgbe ị ga-ezere esemokwu
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
deziefearless