atanụ
ataṅụ.
Nkọwa
dezienke a bụ akụrụngwa igwe emebere maka inyeaka kọwa oge mbido ma ọ hụ nkwụsi ihe. Ana akpọkwa nke a mgbirigba nke ejikwa ya enweta ntunye uche mmadụ n'ọgbakọ.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezie- Akụrụ atanụ mgbe agbasara ụlọ akwụkwọ.
- mgbe ha n'eme mkpọtụ,akụrụ atanụ.
Mkpọpụta
dezie