atakere


Nkọwa dezie

Atakere bụ ụrọ a na-eri eri nke a na-ahụkarị na Nigeria na mba ndị ọzọ dị n'Ebe Ọdịda Anyanwụ Africa. Ọ bụ ezie na ndị inyom dị ime na-erikarị nzu ka ọ bụrụ ọgwụgwọ ọgbụgbọ. Ọtụtụ ndị ọzọ na-eri ya maka iri ihe ụtọ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Ọ na-amasị nne m ita atakere

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

ụrọ ma ọ bụ nzụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

A na-akpọkwa ya ndom na Efik/Ibibio na eko na asụsụ Bini/Edo.

Bekee dezie

Edible mud